BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Ọnwụ otu onye kwa nkeji asaa: Mba kachasị njọ ịnọrọ mụọ nwa n'ụwa
Ihe ndekọ otu mbaụwa (UN) wepụtara na nso nso a maka Naịjirịa, bụ nke a pịakọtara site n'afọ 2023, otu n'ime ụmụnwaanyị 100 na-anwụ n'oge ọmụmụ nwa maọbụ n'ime ụbọchị ndị na-esote.
NA EME UGBU A, Mmadụ 27 anwụọla site n'egbe Izrel gbara n'ogige enyemaka dị na Gaza
Nchịkọta akụkọ ndị kachasị mkpa mere na mbaụwa n'ọnwa Juun 2025.
Vidio, 'Onye ọbụla ji aha omenala eme arụ n'Ezeagu ga-anụ ụda ya' - Onyeisioche Ezeagu bụ Vitalis Ndu, Duration 2,31
Onyeisioche Ezeagu dọrọ aka na ntị na a ga-enyocha onye ọbụla nọ n'Ezeagụ arụ ọrụ dibịa ka a mara nke ọ na-eme.
"Anọ m na-ekiri ka idemmiri buuru ezinaụlọ m na-enweghi ihe m pụrụ ime"
Ndị bi n'obodo Mokwa nke Niger Steeti gwara BBC na ha enweghizi ụlọ obibi na ego n'ihi idemmiri wakporo obodo ha.
'Ụgbọmmiri ha kpuru mgbe ọ kụrụ ihe dịka 8:30 nke abalị oge ha na-aga Ugwunagbo maka mbọmchi'
Chimgozirim Benson kwuru na nwanne ya bụ Chikezie so n'ime mmadụ asaa ndị na-aga ịmụ anya abalị maka akwamozu nwanne ha nwaanyị a lụrụ n'Ugwunagbo tupu ụgbọmmiri ha ekpuo n'osimiri.
Kọwaara m isi akụkọ
Ihe Chinyere Udoma kwuru gbasara ịgba alụkwaghịm
Chinyere Udoma a na-etu 'Odudu Woman' mere ka ọhanaeze mata ebe ọ kwụ gbasara ịgba alụkwaghịm oge ya na BBC News Igbo nwere mkparịtaụka.
Etu esi echekwa njuoyi ka ọ ghara ịbụ ebe na-azụ nje
Site na ibelata ugboro ole ị na-emepe njuoyi ruo ka ị zere oke mmadụ. Ndị ọkammụta sayensị abụọ na-enye ndụmọdụ bara uru iji gbochie njuoyi gị ịbụ onye iro nke ahụike gị.
Vidio, Etu m siri bụrụ Mr International mbụ si Naịjirịa - Samuel Nwajagu, Duration 2,47
Nwaafọ Anambra steeti ahụ kwuru na ya gụrụ ihe ọmụmụ Mechanical Engineering na mahadum UNIPORT tupu o sonye n'ịmaaka ahụ.
Ọ bụ ahịa ọkịrịka ka m na-azụ, abụghị m onye ọgwụ ego - Ozo Ezeani
Nwuchiri nwamadị a maka ebubo na ọ na-eji ndị mmadụ agwọ ọgwụego dịka a hụrụ ozu ndị mmadụ n'olulu dị n'ụlọ ya.
Ikpe Simon Ekpa amalitela n'ụlọikpe dị na Finland
Onye ọkaiwu mba Finland chọrọ ka a tụọ Simon Ekpa mkpọrọ afọ isii maka ebubo ịkpali iyi ọha egwu